igbo

Binance vs Nigeria government: Ndịisi ụlọọrụ Binance ekwuola na aka ha dị ọcha n’ebubo ịtụ mgbere ego

Binance bụ ụlọọrụ kachasị na mbaụwa na-agbanwerita ego na kripto ekwuola na aka ha dị ọcha n'ebubo ịtụ mgbere ego gọọmentị Naịjirịa boro ha.

Water Scarcity: Gọọmenti Enugwu ekwuola ihe mere mmiri ha kwere na nkwa anaghị agba

Gọmenti Enugwu kwuru na ọ bu ndị ohi paipụ na akurungwa ndị ọzọ mere na mmiri agbabeghị n'Enugwu nke ọma.

E duola Bassirou Diomaye Faye n'iyi ọrụ dịka Onyeisiala ọhụrụ nke mba Senegal

Ụlọọrụ na-ahụ maka ntuliaka na mba Senegal akpọpụtala Bassirou Diomaye Faye dịka onye meriri na ntuliaka ọkwa onyeisiala mba ahụ e mere n’ụbọchị Sọnde.

Binance: Ekwughi ebe ego $34.4m si na ebubo ise gọọmentị Naịjirịa na-ebo ndị Binance

Binance bụ ụlọọrụ kachasị na mbaụwa na-agbanwerita ego na kripto

Delta Soldiers Killing: Eze obodo so na ndị a na-achọ achọ enyefeela onwe ya n'aka ndị nchekwa

Eze Clement Ikolo so na ndị a na-achọ achọ n'ogbugbu ndịagha na Delta Steeti enyela onwe ya n'aka ndị nchekwa.

Popular

spot_imgspot_img